Otu nwaanyị aha ya bụ Elizabeth Kalu Oleonuma akọwaala etu ndị ọ sị na-arụ ebe a na-ekpofu unyi na Jubilee Aba si gbuo nwa nwoke dị afọ iri na asaa. Ọ sị na o zigaara nwa ya nwoke bụ Olee ka ọ ga ...